Nkọwa okwu logo
Beta

Chúkwúèbùká

Chukwuèbùka

WordChukwuèbùka
Definitions

Name

魂大郷環

1.God is so great

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Chukwuebuka bụ onye ọrụ ugbo.

Chukwuebuka bụ onye ọrụ ugbo.

Chukwuebuka is a farmer.

Chukwuebùka bụ onye nkụzi.

Chukwuebùka bụ onye nkụzi.

Chukwuebuka is a teacher.

Kpọọrọ m Chukwuebuka.

Kpọọrọ m Chukwuebuka.

Call Chukwuebuka for me.

Naanị Chukwuebùka ka e nyere onyinye.

Naanị Chukwuebùka ka e nyere onyinye.

It was only Chukwuebuka that was given a present.

Emeka sị na ọ ga-agụ nwa ya Chukwuebùka.

Emeka sị na ọ ga-agụ nwa ya Chukwuebùka.

Emeka said that he will name his child Chukwuebuka.

Olee ebe ị hụrụ Chukwuebuka?

Olee ebe ị hụrụ Chukwuebuka?

Where did you see Chukwuebuka?

Onye bụ Chukwuebuka?

Onye bụ Chukwuebuka?

Who is Chukwuebuka?

Ọ bụ Chukwuebùka nwe akpa a.

Ọ bụ Chukwuebùka nwe akpa a.

It is Chukwuebuka that has this bag.

Chukwuebuka bụ aha di m.

Chukwuebuka bụ aha di m.

My husband's name is Chukwuebuka.

Chukwuebuka nọ ebe a.

Chukwuebuka nọ ebe a.

Chukwuebuka is here.

Nne Chukwuebuka bịara.

Nne Chukwuebuka bịara.

Chukwuebuka's mother came.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.