Chúkwú
Chukwu
Word | Chukwu |
Definitions | Name 1.the supreme god; big God; great God 2.the supernatural being believed to be the creator of the earth and universe; God |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Chukwu anyị dị ndụ.
Chukwu anyị dị ndụ.
Our God is alive.
Chukwu kere eliigwe na ụwa.
Chukwu kere eliigwe na ụwa.
God created the heaven and earth.
Feere Chukwu aka.
Feere Chukwu aka.
Wave unto God.
Ọ bụ Chukwu nyeere m aka n'ụbọchị ahụ.
Ọ bụ Chukwu nyeere m aka n'ụbọchị ahụ.
It is God that helped me that day.
Mụ na Chukwu dị na mma.
Mụ na Chukwu dị na mma.
God and me are in good terms.
chí
chi
Word | chi |
Definitions | Noun 魂 1.guardian angel; god; God 2.life source; soul; essence 3.fate 4.day |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Chi abọọla.
Chi abọọla.
The day has broken.
Chi bụ eze.
Chi bụ eze.
God is king.
Chukwu kelu gị, kee chi nwe i
Chukwu kelu gị, kee chi nwe i
God created you and created your personal chi
Chukwu kelu gị, kee chi nwe i
Chukwu kelu gị, kee chi nwe i
God created you and created your personal chi
Onye kwe, chi ya ekwe.
Onye kwe, chi ya ekwe.
If one agrees his personal god also agrees.
Ihe chi nyere onye ka o ji ebi ndụ.
Ihe chi nyere onye ka o ji ebi ndụ.
What fate gives to someone is what he lives(survives) with.
Chi ya mụ anya.
Chi ya mụ anya.
His god is awake.
Chi ya mụ anya.
Chi ya mụ anya.
Her personal god is alive.
Chi gọziri m.
Chi gọziri m.
God blessed me.
Ọ dị n'aka Chi.
Ọ dị n'aka Chi.
It is in the hands of God.
ágbàrà
agbàrà
Word | agbàrà |
Definitions | Noun 空 1.the author of fertility in Igbo mythology, one of the manifestations of Chukwu 2.deity; spirit 3.(figurative) super talented; doer of the unimaginable; doer/worker of wonders; superhuman |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nwoke ahụ bụ agbara.
Nwoke ahụ bụ agbara.
That man is superhuman.
Ọ na-agba ọsọ dị ka onye hụrụ agbara.
Ọ na-agba ọsọ dị ka onye hụrụ agbara.
He is running like someone who saw a spirit.
Agbara gburu nna ya
Agbara gburu nna ya
His father was killed by the deity
Chukwu bụ agbara.
Chukwu bụ agbara.
God is spirit.