Chíámáká
Chiāmākā
| Word | Chiāmākā |
| Definitions | Name 魂寀煙環 1.God is so pleasant; God is awesome |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Biko kpọọrọ m Chiamaka.
Biko kpọọrọ m Chiamaka.
Please call Chiamaka for me.
Chiamaka mara mma.
Chiamaka mara mma.
Chiamaka is beautiful.
Nwanne ya na-aza Chiamaka.
Nwanne ya na-aza Chiamaka.
Her sister bears the name Chiamaka.
Onye na-aza Chiamaka ebe a?
Onye na-aza Chiamaka ebe a?
Who is bearing Chiamaka here?
Ọ bụ Chiamaka ga-esi nri taa.
Ọ bụ Chiamaka ga-esi nri taa.
It is Chiamaka that will cook today.