Nkọwa okwu logo
Beta

Áwüsá

Awụsa

WordAwụsa
Definitions

Proper noun

1.the Hausa people or language

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ndị Awụsa na-arụ ọrụ nche.

Ndị Awụsa na-arụ ọrụ nche.

The Hausa often do security job.

Ọ bụ naanị ndị Awụsa na-eri udi nri a.

Ọ bụ naanị ndị Awụsa na-eri udi nri a.

It is only the Hausa people that eats this kind of food.

Onye Awụsa a mara mma.

Onye Awụsa a mara mma.

This Hausa person if handsome.

Nwanne m nwaanyị lụrụ onye Awụsa.

Nwanne m nwaanyị lụrụ onye Awụsa.

My sister married an Hausa person.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.