Àküchí
Àkụchī
Word | Àkụchī |
Definitions | Name 1.God's wealth |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Akụchi bụ enyi m.
Akụchi bụ enyi m.
Akuchi is my friend.
Akụchi bụ nwa Maazị Okoye.
Akụchi bụ nwa Maazị Okoye.
Akuchi is Mr. Okoye's child.
Ọ bụ Akụchi nwe akpa a.
Ọ bụ Akụchi nwe akpa a.
It is Akuchi that has this bag.
Kedu onye n'ime unu na-aza Akụchi?
Kedu onye n'ime unu na-aza Akụchi?
Who among you bear Akuchi?
Akụchi na ụmụnne ya bi n'ụlọ ahụ.
Akụchi na ụmụnne ya bi n'ụlọ ahụ.
Akuchi and her siblings live in that house.
Akụchi bụ onye nkuzi.
Akụchi bụ onye nkuzi.
Akuchi is a teacher.
Akuchi bụ ezigbo aha.
Akuchi bụ ezigbo aha.
Akuchi is a goiod name.
Biko kpọọrọ m Akụchi.
Biko kpọọrọ m Akụchi.
Please call Akuchi for me.
Akụchi toro ogologo maa mma.
Akụchi toro ogologo maa mma.
Akuchi is tall and beautiful.
Akụchi zụtara ụgbaala ọhụrụ.
Akụchi zụtara ụgbaala ọhụrụ.
Akuchi bought a new car.