zá áhà
za ahà
Word | za ahà |
Definitions | Active verb 公名 1.bear a name; answer to one's name |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ị zara aha gị?
Ị zara aha gị?
Did you answer your name?
Ọ na-aza aha ya mgbe ọbụla ọ bịara.
Ọ na-aza aha ya mgbe ọbụla ọ bịara.
He answers his name whenever he comes.
Ọ zara aha na abụghị nke ya.
Ọ zara aha na abụghị nke ya.
He answered someone else name.