tí ḿkpú
ti mkpu
Word | ti mkpu |
Definitions | Active verb 紀気 1.shout; scream; raise the alarm |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Onye na-eti mkpu?
Onye na-eti mkpu?
Who is shouting?
Emeka, Ị na-eti mkpu.
Emeka, Ị na-eti mkpu.
Emeka, you are shouting.
Ọ na-eti mkpu oge ọbụla ọ hụrụ ngwere.
Ọ na-eti mkpu oge ọbụla ọ hụrụ ngwere.
He shouts whenever he sees a lizard.
I tie mkpu, m gbaa gị egbe.
I tie mkpu, m gbaa gị egbe.
If you screem, i will shoot you.
Kwụsị iti mkpu.
Kwụsị iti mkpu.
Stop screaming.
A nụrụ m ka ọ na-eti mkpu.
A nụrụ m ka ọ na-eti mkpu.
I heard him shouting.
Ụmụaka a ga-eti mkpu ma anyị pụọ.
Ụmụaka a ga-eti mkpu ma anyị pụọ.
These children will should when we leave.
Iti mkpu amarala ya ahụ.
Iti mkpu amarala ya ahụ.
She is used to shouting.
Tie mkpu ọṅụ tigara Chineke.
Tie mkpu ọṅụ tigara Chineke.
Make a shout of joy unto the Lord.