té égwú
te egwu
Word | te egwu |
Definitions | Active verb 醜易 1.dance in a peculiar way 2.dance |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị ga-ete egwu taa.
Anyị ga-ete egwu taa.
We will dance today.
Tee egwu ka anyị hụrụ.
Tee egwu ka anyị hụrụ.
Dance let us see.
Ụmụagbọghọ tere egwu taa.
Ụmụagbọghọ tere egwu taa.
Young ladies danced today.
Ụmụaka na-ete egwu n'ezi.
Ụmụaka na-ete egwu n'ezi.
Children are dancing outside.
Nne m chọrọ ite egwu.
Nne m chọrọ ite egwu.
My mother wants to dance.
gbá égwú
gba egwu
Word | gba egwu |
Definitions | Active verb 互易 1.dance |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị na-amụ ịgba egwu.
Anyị na-amụ ịgba egwu.
We are learning how to dance.
Ha gbara egwu nke ọma.
Ha gbara egwu nke ọma.
They danced very well.
Biko, gbaa egwu.
Biko, gbaa egwu.
Please, dance.
Ịgba egwu bụ akaraaka ya.
Ịgba egwu bụ akaraaka ya.
Dancing is her talent.
Ọ na-agba egwu naanị mgbe ọ hụrụ nri.
Ọ na-agba egwu naanị mgbe ọ hụrụ nri.
He dances onlywhen she sees food.
Ha ga-agba egwu na mmemme anyị.
Ha ga-agba egwu na mmemme anyị.
They will dance in our program.