rēdà
rēdà
Word | rēdà |
Definitions | Active verb 1.fall or collapse as a result of burning |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụlọ ahụ redara n'ala kpakpam.
Ụlọ ahụ redara n'ala kpakpam.
That house burnt to the ground completely.
kwódà
kwodà
Word | kwodà |
Definitions | Active verb 1.pour (rush) down with force |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ na-ekwoda ekwoda.
Ọ na-ekwoda ekwoda.
It is rushing down.
Jiri nwayọọ, ekwedala.
Jiri nwayọọ, ekwedala.
Take it easy, do not rush down.
Anya mmiri si n'anya ya ekwoda.
Anya mmiri si n'anya ya ekwoda.
Tears rushes down from his eyes.
Mmiri ide a ga-ekwoda n'ogbe anyị.
Mmiri ide a ga-ekwoda n'ogbe anyị.
This flood water will rush down our street.
Ide mmiri a na-ekwo n'ike n'ike.
Ide mmiri a na-ekwo n'ike n'ike.
This flood is rushing fast.
Mmiri ahụ ga-ekwoda ma e wepụ ihe mgbochi a.
Mmiri ahụ ga-ekwoda ma e wepụ ihe mgbochi a.
The water will rush down if you remove this obstacle.
Ide mmiri a ga-esi ebe a kwodaa n'ugbo ndị mmadụ.
Ide mmiri a ga-esi ebe a kwodaa n'ugbo ndị mmadụ.
This flood water will rush down through here to people's farms.
O kwodaa, o buru ụlọ anyị.
O kwodaa, o buru ụlọ anyị.
It it rushes down, it will carry our house.
O kwodara n'ala oge ọ nụrụ aha ya.
O kwodara n'ala oge ọ nụrụ aha ya.
He rushed down when he heard his name.
O kwodara n'ike.
O kwodara n'ike.
It rushed down with force.