Nkọwa okwu logo
Beta

búlíté

bulite

Wordbulite
Definitions

Active verb

1.carry up; lift up; (fig.); stir up; begin

Related Term
Word Stem

Examples

Achọghị m ibulite akpa nke a.

Achọghị m ibulite akpa nke a.

I don't want to lift this bag.

Anyị na-achọ onye ga-ebulite osisi a.

Anyị na-achọ onye ga-ebulite osisi a.

We are looking for who will lift this wood.

Achọrọ m ibulite ihe a.

Achọrọ m ibulite ihe a.

I want to lift this thing up.

Hapụ ya, Emeka ga-ebulite ya.

Hapụ ya, Emeka ga-ebulite ya.

Leave it, Emeka will raise it up.

Ọ ga-ebulite mmụọ ya.

Ọ ga-ebulite mmụọ ya.

It will encourage him.

Ọ na-ebulite oche ahụ n'onwe ya ma mmadụ anọghị nso.

Ọ na-ebulite oche ahụ n'onwe ya ma mmadụ anọghị nso.

He lifts up that chair by himself if nobody is around.

Ọ dị mkpa ka ebulite ụlọ a.

Ọ dị mkpa ka ebulite ụlọ a.

It is important to raise this house.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.