níwé
niwe
Word | niwe |
Definitions | Active verb 1.lay down [a baby]; put in a place; tie up (animals, canoes, etc.) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
O niwere nwa n'akwa.
O niwere nwa n'akwa.
She placed the child on the bed.
Ọ bụrụ na anyị niile pụọ, onye ga-eniwe nwa a?
Ọ bụrụ na anyị niile pụọ, onye ga-eniwe nwa a?
If all of us leave, who is going too lay this baby down?
Achọrọ m iniwe karama ahụ n'aja.
Achọrọ m iniwe karama ahụ n'aja.
I want to lay the bottle on the sand..
Nkechi na-eniwe nwa n'ime ụlọ.
Nkechi na-eniwe nwa n'ime ụlọ.
Nkechi is laying the baby down inside the house.
Onye niwere nwa a ebe a?
Onye niwere nwa a ebe a?
Who lay this baby down here?
Gaa niwe ewu ahụ.
Gaa niwe ewu ahụ.
Go and tie the goat.
Gaa niwe nwa a tupu o dapu gi n'aka.
Gaa niwe nwa a tupu o dapu gi n'aka.
Go and lay this baby down before he falls out of your hands.