ḿmírí
mmirī
Word | mmirī |
Definitions | Noun 水 1.water 2.river 3.rain |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Mmiri enweghi iro.
Mmiri enweghi iro.
Water has no enemy.
Ọ bụ mmiri na enyere ncha aka ka o nwee gbaa ụfụfụ
Ọ bụ mmiri na enyere ncha aka ka o nwee gbaa ụfụfụ
Water assists in bring out lather from soap
Mmiri na-ezo.
Mmiri na-ezo.
Rain is falling.
Naịjiria rụrụ akwammiri ọzọ na mmiri Naịja.
Naịjiria rụrụ akwammiri ọzọ na mmiri Naịja.
Nigeria built another bridge on river Niger.
Mmiri na-agụ m.
Mmiri na-agụ m.
I am thirsty of water.
Mmiri anaghị enwe iro.
Mmiri anaghị enwe iro.
Water has no enemy.
Mmiri anyị agwụla.
Mmiri anyị agwụla.
Our water is finished.
Naịjiria rụrụ akwammiri ọzọ na mmiri Naịja.
Naịjiria rụrụ akwammiri ọzọ na mmiri Naịja.
Nigeria built another bridge on river Niger.
Mmiri na-ezo.
Mmiri na-ezo.
Rain is falling.
Mmiri na-agụ m.
Mmiri na-agụ m.
I am thirsty of water.
Mmiri anyị agwụla.
Mmiri anyị agwụla.
Our water is finished.
Mmiri ahụ enweghị ụzọ o si apụ.
Mmiri ahụ enweghị ụzọ o si apụ.
The water has no outlet.
Mmiri anaghị enwe iro.
Mmiri anaghị enwe iro.
Water has no enemy.
mïkö
mịkọ
Word | mịkọ |
Definitions | Active verb 1.suck everything; absorb |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ụgbọala a ga-amịkọ nsị ahụ.
Ụgbọala a ga-amịkọ nsị ahụ.
This truck will absorb the waste.
Anwụ ga-amịko mmiri fọrọ na ya.
Anwụ ga-amịko mmiri fọrọ na ya.
The sun will dry up the remaining moisture.
Jiri ọkụ mịkọọ ya.
Jiri ọkụ mịkọọ ya.
Use fire and dry it up
I mikọọ ọbara ya niile ọ ga-anwu.
I mikọọ ọbara ya niile ọ ga-anwu.
If you suck all the blood, it will die.
Mịkọọ mmiri niile a
Mịkọọ mmiri niile a
Suck up all this water
Anwụnta mịkọrọ ọbara dị m n'ahụ.
Anwụnta mịkọrọ ọbara dị m n'ahụ.
Mosquitoes sucked up all the blood in my body.
Ọ na-amikọ mmiri.
Ọ na-amikọ mmiri.
It absorbs moisture.
Akwa a na-amịkọ mmiri nke ọma.
Akwa a na-amịkọ mmiri nke ọma.
This fabric absorbs water well.
Ha mikọrọ ego niile dị n'akaunt ya
Ha mikọrọ ego niile dị n'akaunt ya
They stole all the money in his account.
Aja a na-achọ ịmịkọ mmiri a.
Aja a na-achọ ịmịkọ mmiri a.
This sand is about to absorb all this water.