rüchá
rụcha
Word | rụcha |
Definitions | Active verb 1.finish work or a piece of work, finish constructing |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ị na-arụcha ọrụ niile e kenyere gị taa?
Ị na-arụcha ọrụ niile e kenyere gị taa?
Are you completing all the tasks assigned to you today?
Ị ga-ezu ike mgbe ịrụchara ọrụ gị.
Ị ga-ezu ike mgbe ịrụchara ọrụ gị.
You will rest when you finish your work.
̣Rụchaa ọrụ niile tupu m lọta
̣Rụchaa ọrụ niile tupu m lọta
Finish all the work before I come back
A chọrọ m ịrụcha ọrụ niile e kenyere m.
A chọrọ m ịrụcha ọrụ niile e kenyere m.
I want to complete all the tasks assigned to me.
Ha ga-arụcha ọrụ a tupu ha laa taa.
Ha ga-arụcha ọrụ a tupu ha laa taa.
They will finish this work before they leave today.
Ọ ga-ewe anyị izuụka abụọ ịrụcha ọrụ ahụ.
Ọ ga-ewe anyị izuụka abụọ ịrụcha ọrụ ahụ.
It will take us two weeks to finish that work.
Anyị ruchara ọrụ niile ahụ tupu anỵi lawa.
Anyị ruchara ọrụ niile ahụ tupu anỵi lawa.
We completed all the task before we left.