Nkọwa okwu logo
Beta

jídó áká

jido aka

Wordjido aka
Definitions

Active verb

1.lay hold of; hold onto

Related Terms
Word Stems

Examples

Achoghi m ijido aka n'ihe o kwuru.

Achoghi m ijido aka n'ihe o kwuru.

I do not want to hold onto his words.

Ọ ga-ejido aka n'ihe ga-eme wee bee akwa.

Ọ ga-ejido aka n'ihe ga-eme wee bee akwa.

He will take hold of what will happen to cry.

Ijido aka na ya, ọ ga-ada.

Ijido aka na ya, ọ ga-ada.

If you hold unto it, it will fall.

O jidoro aka n'ihe m gwara ya wee tie nwunye ya ihe.

O jidoro aka n'ihe m gwara ya wee tie nwunye ya ihe.

He held on to what I told him to beat his wife.

Ọ chọrọ ijido m n'akwa.

Ọ chọrọ ijido m n'akwa.

She wants to hold me by the cloth.

Ọ chọrọ ijido aka n'ihe mere wee kwuo okwu.

Ọ chọrọ ijido aka n'ihe mere wee kwuo okwu.

She wants to lay hold of what happened to talk.

Ndụka na-ejide aka na o ji ego wee na-emegbu ndị ogbenye.

Ndụka na-ejide aka na o ji ego wee na-emegbu ndị ogbenye.

He takes advantage of his riches to oppress the poor.

gádó áká

gado akā

Wordgado akā
Definitions

Active verb

1.hold someone responsible; hold on to

Related Term
Word Stem

Examples

Ndị uwe ojii ga-agado ọtụtụ ndị aka.

Ndị uwe ojii ga-agado ọtụtụ ndị aka.

The police will hold many people responsible.

Ọ gadoro m aka banyere moto ya mebiri.

Ọ gadoro m aka banyere moto ya mebiri.

He held me responsible for his spoilt car.

Achọrọ m ịgado Emeka aka maka ihe mere.

Achọrọ m ịgado Emeka aka maka ihe mere.

I want to hold Emeka responsible over what happened.

Onye ka anyị ga-agado aka?

Onye ka anyị ga-agado aka?

Who are we going to hold responsible?

Ọ dịghị mma ịgado onye ọzọ aka.

Ọ dịghị mma ịgado onye ọzọ aka.

It is not proper to hold another person responsible.

Ha niile gadoro aka n'ihe Ndụka mere.

Ha niile gadoro aka n'ihe Ndụka mere.

All of them held Ndụka's actions responsible.

Obinna na-agado m aka oge ọbụla ihe mere.

Obinna na-agado m aka oge ọbụla ihe mere.

Obinna holds me responsible anytime something happened.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.