kwúté
kwute
| Word | kwute |
| Definitions | Active verb 1.make mention of; 2.speak well; 3.used in expression of form V + -ta + NNC + ọnū, denoting great ability to, much, a high degree of |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
E kwutere maka gị taa.
E kwutere maka gị taa.
You were made mentioned of today.
Kwutee ya aka.
Kwutee ya aka.
Mention it for long.
Achọghị m ka e kwute ya.
Achọghị m ka e kwute ya.
I do not want it to be mentioned.
Nkechi na-ekwute ihe mere ebe ahụ.
Nkechi na-ekwute ihe mere ebe ahụ.
Nkechi is saying right what happened there.
A na-ekwute ya kwa ụbọchị.
A na-ekwute ya kwa ụbọchị.
It is mentioned every day.
Onye ga-ekwute ya ka anyị chọrọ.
Onye ga-ekwute ya ka anyị chọrọ.
The person that will mention it well is what we need.
Ikwute ihe esoghị na-emebi nhazi.
Ikwute ihe esoghị na-emebi nhazi.
To mention what is not among spoils a plan.
O kwutere ya mgbe anyị bịara.
O kwutere ya mgbe anyị bịara.
He mentioned it when we came.
zùtè
zùtè
| Word | zùtè |
| Definitions | Active verb 酵怠 1.meet someone or something; welcome |
| Variations | zùtà |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Mụ na Nneọma gara zute ha n'ọdụụgbọelu.
Mụ na Nneọma gara zute ha n'ọdụụgbọelu.
Nneoma and I went to meet them at the airport.
Mmiri Naịja na Benue zutere na Lokoja.
Mmiri Naịja na Benue zutere na Lokoja.
Rivers Niger and Benue met at Lokoja.
Mmiri Naịja na Benue zutere na Lokoja.
Mmiri Naịja na Benue zutere na Lokoja.
Rivers Niger and Benue met at Lokoja.
Mụ na Nneọma gara zute ha n'ọdụụgbọelu.
Mụ na Nneọma gara zute ha n'ọdụụgbọelu.
Nneoma and I went to meet them at the airport.
Gaa zute ndị ọbịa anyị.
Gaa zute ndị ọbịa anyị.
Go and welcome our visitors.
Ọ ga-amasị m izute nwunye gị.
Ọ ga-amasị m izute nwunye gị.
I will like to meet your wife.
Ọ gara izute nne ya .
Ọ gara izute nne ya .
She went to welcome her mother.