kpü ísí
kpụ isī
Word | kpụ isī |
Definitions | Active verb 1.shave hair of head |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Achọrọ m ịkpụ isi.
Achọrọ m ịkpụ isi.
I want to barb my hair.
Ọ na-akpụ isi n'azụ ụlọ.
Ọ na-akpụ isi n'azụ ụlọ.
He is barbing at the backyard.
Ịkpụ isi bụ ọrụaka ya.
Ịkpụ isi bụ ọrụaka ya.
Barbing is his occupation.
Anyị ga-akpụ isi tupu anyị agawa njem.
Anyị ga-akpụ isi tupu anyị agawa njem.
We will shave our hair before leaving for the journey.
Onye kpụrụ gị isi a?
Onye kpụrụ gị isi a?
Who barbed you this hair?
kpú ìsì
kpu ìsì
Word | kpu ìsì |
Definitions | Active verb 1.be blind |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
I kpuru isi?
I kpuru isi?
Are you blind?
Ọ sịrị nwa ya kpuo isi maka isi ike ya
Ọ sịrị nwa ya kpuo isi maka isi ike ya
He told his child to become blind because of his stubborness
Nwoke a kpuru isi.
Nwoke a kpuru isi.
This man is blind.
Ọ ga-ekpu isi ma ya tụnye ọgwụ ahụ n'anya ya.
Ọ ga-ekpu isi ma ya tụnye ọgwụ ahụ n'anya ya.
He will become blind if he puts that medicine in his eyes.