kònyé
kònye
Word | kònye |
Definitions | Active verb 1.suspend from above leaving the lower part dangling; hang on; fix on |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Chibụzọ, bịa, konyere m owu n'aga.
Chibụzọ, bịa, konyere m owu n'aga.
Chibụzọ, come and fix thread in the needle for me.
Biko, pụta n'ụzọ, a chọrọ m ikonye àkpà m n'elu ntu.
Biko, pụta n'ụzọ, a chọrọ m ikonye àkpà m n'elu ntu.
Please out of the way, i want to hang my bag on the nail.
Mgbe Ndubisi ga-abịa, ọ ga-ekonye akwa a n'elu osisi.
Mgbe Ndubisi ga-abịa, ọ ga-ekonye akwa a n'elu osisi.
When Ndubuisi arrives, he will hang this cloth on the tree.
Gbaa mbọ na-ekonye akpa gị ebe aka gị ga-eru.
Gbaa mbọ na-ekonye akpa gị ebe aka gị ga-eru.
Try to be hanging your bag where your hand would reach it.
Mz. Ọdịnaka na-ekonye okpu ya na ntu.
Mz. Ọdịnaka na-ekonye okpu ya na ntu.
Mr. Odịnaka hangs his cap on the nail.
Konye ya ebe aka gị ga-eru ya.
Konye ya ebe aka gị ga-eru ya.
Hang it where your hand will reach.
Nne m konyere ya n' ahụaja.
Nne m konyere ya n' ahụaja.
My mother hung it on the wall.
Ọ chọrọ ikonye ya ebe ahụ.
Ọ chọrọ ikonye ya ebe ahụ.
She wants to hang it there.
Ọ rigoro n' oche mgbe ọ na-ekonye ya.
Ọ rigoro n' oche mgbe ọ na-ekonye ya.
She climb a chair when she was hanging it.
Onye ka akpọrọ ka o konye ya?
Onye ka akpọrọ ka o konye ya?
Who was called to hang it?
Gosi m etu m ga-esi konye ya.
Gosi m etu m ga-esi konye ya.
Show me how I will hang it.