jú
jū
Word | jū |
Definitions | Active verb 1.be many or plenty 2.be full |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nri juru ebe ahu.
Nri juru ebe ahu.
Food is plenty there.
Iko m juru n'ọnụ.
Iko m juru n'ọnụ.
My cup is full to the brim.
jü
jụ
Word | jụ |
Definitions | Active verb 絵 1.ask; interrogate, make a sentence seeking information |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ na-ajụ anyị aha anyị.
Ọ na-ajụ anyị aha anyị.
He is asking us our names.
Amaka jụrụ Oluigbo ebe anyị ga-akwusị
Amaka jụrụ Oluigbo ebe anyị ga-akwusị
Amaka asked Oluigbo where we will alight.
Jụọ ya n'ụzọ ga-edo ya anya.
Jụọ ya n'ụzọ ga-edo ya anya.
Ask him in a clear manner.
A gara m ịjụ ya ajụjụ ọnụ.
A gara m ịjụ ya ajụjụ ọnụ.
I went to interrogate him.
Anyị ga-ajụ ya gbasara ya.
Anyị ga-ajụ ya gbasara ya.
We will ask him about it.
Jụọ ya n'ụzọ ga-edo ya anya.
Jụọ ya n'ụzọ ga-edo ya anya.
Ask him in a clear manner.
Jụọ ya mgbe ọ ga-abịa.
Jụọ ya mgbe ọ ga-abịa.
Ask him when he will come.
Anyị ga-ajụ ya gbasara ya.
Anyị ga-ajụ ya gbasara ya.
We will ask him about it.
Ọ jụrụ m ajụjụ.
Ọ jụrụ m ajụjụ.
He asked me a question.
Agara m ịjụ ya ajụjụ ọnụ.
Agara m ịjụ ya ajụjụ ọnụ.
I went to interrogate him.
Ole ndị na-ajụ ajụjụ?
Ole ndị na-ajụ ajụjụ?
Which people are asking questions?
Ọ na-ajụ anyị aha anyị.
Ọ na-ajụ anyị aha anyị.
He is asking us our names.
Amaka jụrụ Oluigbo ebe anyị ga-akwụsị
Amaka jụrụ Oluigbo ebe anyị ga-akwụsị
Amaka asked Oluigbo where we will alight.
jü
jụ
Word | jụ |
Definitions | Active verb 1.refuse; reject |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ajụrụ m ajọ mmụọ na ọrụ ha niile.
Ajụrụ m ajọ mmụọ na ọrụ ha niile.
I reject evil spirits and all their works.
Ọ na-ajụ di na-abịara ya
Ọ na-ajụ di na-abịara ya
She rejects her prospective husband.
Gịnị kpatara ị ji jụ ikwu okwu?
Gịnị kpatara ị ji jụ ikwu okwu?
Why did you refuse to talk?
Ọ jụrụ na ọ ga-abịa.
Ọ jụrụ na ọ ga-abịa.
He refused to come.
Ọ chọghị ịjụ onyinye ahụ
Ọ chọghị ịjụ onyinye ahụ
He doesn't want to reject that gift.
-jú
-ju
Word | -ju |
Definitions | Extensional suffix 埋 1.fill |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị rijuru afọ na mmemme ahụ.
Anyị rijuru afọ na mmemme ahụ.
We ate to our fill at that party.
O kujuru ite mmiri.
O kujuru ite mmiri.
He filled a pot of water.
Mee ka o ju kpọm kwem
Mee ka o ju kpọm kwem
Make it fill to the brim
Ọ maghị ihe mere ahụhụ ji ju ohere a.
Ọ maghị ihe mere ahụhụ ji ju ohere a.
He doesn't know why ants fill the spaces.
kwéchírí
kwechiri
Word | kwechiri |
Definitions | Passive verb 1.insist |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
O kwechiri na ọ ga-eso m wee la.
O kwechiri na ọ ga-eso m wee la.
He insisted that he will go with me.
I kwechie, ekwechie m.
I kwechie, ekwechie m.
If you insist, I insist.
Onye sịrị gị kwechie?
Onye sịrị gị kwechie?
Who told you to insist?
Ọ ga-ekwechi n'ego ole ha kwetara.
Ọ ga-ekwechi n'ego ole ha kwetara.
She must insist on the amount they agreed on.
Ọ na-ekwechi mgbe ọbụla ọ zụrụ m ahịa.
Ọ na-ekwechi mgbe ọbụla ọ zụrụ m ahịa.
She insists each time she buys from me.
Chiọma kwechiri na ya ga-alụ Ndụka.
Chiọma kwechiri na ya ga-alụ Ndụka.
Chiọma insisted that she must marry Ndụka.
Onye sịrị gị kwechiri?
Onye sịrị gị kwechiri?
Who asked you to insist?
Chiọma kwechiiri na ọ ga-alụ Ndụka.
Chiọma kwechiiri na ọ ga-alụ Ndụka.
Chioma insisted that she will marry Ndụka.
I kwechiri, m kwechiri.
I kwechiri, m kwechiri.
If you insist, I will insist.
Ọ ga-ekwechiri n'ego ole ha kwetara.
Ọ ga-ekwechiri n'ego ole ha kwetara.
She will insist on the amount of money they agreed on.
O kwechiiri na ọ ga-eso m ala.
O kwechiiri na ọ ga-eso m ala.
He insisted that he will go with me.
Ọ na-ekwechiri ịzụ m ahịa.
Ọ na-ekwechiri ịzụ m ahịa.
She insists to buys from me.