-rïtá
-rịta
Word | -rịta |
Definitions | Extensional suffix 1.in reciprocity (between or among people); at, with, or towards each other |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ya na ahịa ahụ cherịtara ihu.
Ya na ahịa ahụ cherịtara ihu.
It and the market are facing each other.
Ha lerịtara onwe ha anya, chịa ọchị.
Ha lerịtara onwe ha anya, chịa ọchị.
They looked at each other and laughed.
Ha lerịtara onwe ha anya, chịa ọchị.
Ha lerịtara onwe ha anya, chịa ọchị.
They looked at each other and laughed.
Ha ga-ekwekọrịta.
Ha ga-ekwekọrịta.
They will agree with each other.
Gịnị mere ha ji egburịta onwe ha?
Gịnị mere ha ji egburịta onwe ha?
Why are they killing each other?
Ahụrụ m oge ha na-ekwerịta n'aka.
Ahụrụ m oge ha na-ekwerịta n'aka.
I saw when they were shaking each other's hands.
Achọrọ m ka ha niile hụrịta onwe ha n'anya.
Achọrọ m ka ha niile hụrịta onwe ha n'anya.
I want all of them to love one another.
Ha na-alụrịta onwe ha.
Ha na-alụrịta onwe ha.
They marry each other.
Nyerịta nụ onwe unu ekele nke udo.
Nyerịta nụ onwe unu ekele nke udo.
Offer one another greetings of peace.
Ha marịtara onwe ha ụra.
Ha marịtara onwe ha ụra.
They slapped each other.
Udo na Nneka kpụrịtara onwe ha isi.
Udo na Nneka kpụrịtara onwe ha isi.
Udo and Nneka barbed each other.