Nkọwa okwu logo
Beta

góòlù

goòlù

Wordgoòlù
Definitions

Noun

1.a score, achieved in a ball game eg. soccer; goal (game)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Goolu ahụ o nyere mere anyị ji merie.

Goolu ahụ o nyere mere anyị ji merie.

That goal she scored made us win.

zünyé

zụnye

Wordzụnye
Definitions

Active verb

凹角

1.buy and give to someone

Related Terms
Word Stems

Examples

Zụnye m akpa.

Zụnye m akpa.

Buy me a bag.

Ịzunye mmadụ ihe adịghị mfe n'oge ugbua.

Ịzunye mmadụ ihe adịghị mfe n'oge ugbua.

To buy something for someone is not easy this time around.

Ị ga-azụnye m akpụkpụụkwụ.

Ị ga-azụnye m akpụkpụụkwụ.

You will buy footwear for me.

Okoro zụnyere nwunye ya ụgbọala ọhụrụ.

Okoro zụnyere nwunye ya ụgbọala ọhụrụ.

Okoro bought a brand new car for his wife.

Nne m na-azụnye m ihe oge ọbụla mụ na ya so gaa ahịa.

Nne m na-azụnye m ihe oge ọbụla mụ na ya so gaa ahịa.

My mother buys something for me anytime I go to market with her.

Onye chọrọ ịzụnye mmadụ ihe?

Onye chọrọ ịzụnye mmadụ ihe?

Who wants to buy something for somebody?

Biko zụnye m oroma.

Biko zụnye m oroma.

Please buy me orange.

Ọ ga-azụnye m ewu.

Ọ ga-azụnye m ewu.

He will buy a goat for me.

Ha zụnyere m moto.

Ha zụnyere m moto.

They bought a car for me.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.