Nkọwa okwu logo
Beta

-ghárï

-gharị

Word-gharị
Definitions

Extensional suffix

硬r寃

1.again; repeat; re-

2.change

3.all over the place; about

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ha rụgharịrị ụlọ ahụ.

Ha rụgharịrị ụlọ ahụ.

They rebuilt the house.

O kwugharịrị ya mgbe ị pụrụ.

O kwugharịrị ya mgbe ị pụrụ.

She rephrased(change) it when you left.

A rụgharịala ụgbọala a ọtụtụ oge.

A rụgharịala ụgbọala a ọtụtụ oge.

This vehicle has been repaired several times.

Onye wegharịrị akwụkwọ a?

Onye wegharịrị akwụkwọ a?

Who moved this book?

ghárïï

gharịị

Wordgharịị
Definitions

Noun

1.bewilderment; confusion; perplexity

Related Terms
Word Stems

Examples

Etu o siri nweta asambodo ahụ gbara ha gharịị.

Etu o siri nweta asambodo ahụ gbara ha gharịị.

The way he obtained the certificate bewilders them.

Ọ gbara m gharịị

Ọ gbara m gharịị

It perplexed me.

O kwesịrị ịgba mmadụ gharịị.

O kwesịrị ịgba mmadụ gharịị.

It is supposed to be confusing.

Ọ maghị etu a ga-esi gbochi ya ka ọ ghara ịgba gị gharịị.

Ọ maghị etu a ga-esi gbochi ya ka ọ ghara ịgba gị gharịị.

He doesn't know how to prevent it from confusing you.

Ọ dịghị ihe gbara gị gharịị.

Ọ dịghị ihe gbara gị gharịị.

Nothing bewilders you.

Ọ kpachara anya mee ya ka ọ gbaa gharịị.

Ọ kpachara anya mee ya ka ọ gbaa gharịị.

He deliberately made it to be confusing.

Na mbụ, ọ gbara ha gharịị.

Na mbụ, ọ gbara ha gharịị.

At first, it perplexed them

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.