gbé ígbē
gbe igbē
Word | gbe igbē |
Definitions | Active verb 1.walk on both hands and knees; walk on the knees; crawl |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Egbere m igbe ọsọọsọ na nwata.
Egbere m igbe ọsọọsọ na nwata.
When I was a kid, I crawled fast.
Gbere igbe bịa ebe a.
Gbere igbe bịa ebe a.
Crawl and come here.
Ọ ga-egbe igbe ma oge ruo.
Ọ ga-egbe igbe ma oge ruo.
He will crawl in due time.
Ilekọta nwa na-egbe igbe adịghị mfe.
Ilekọta nwa na-egbe igbe adịghị mfe.
Taking care of a crawling child is not easy.
Nwata ahụ na-egbe igbe.
Nwata ahụ na-egbe igbe.
The child is crawling.
Obinna na-egbegharị
Obinna na-egbegharị
Obinna is moving around stealthily.
Nwata, gbere igbe bịa.
Nwata, gbere igbe bịa.
Child, crawl and come.
O gbere igbe maka agbiikpere ahụ.
O gbere igbe maka agbiikpere ahụ.
He crawled because of arthritis.
O gbeghị igbe nnukwu.
O gbeghị igbe nnukwu.
He did not walk on the knees long.
Amaghi m na ọ bụ Ada gbetụ igbe, ọ daa.
Amaghi m na ọ bụ Ada gbetụ igbe, ọ daa.
I don't know that when Ada crawls a little, she will fall.
Lee ka o si egbe igbe.
Lee ka o si egbe igbe.
Look how he's walking on the knees.