gáfètà
gafètà
Word | gafètà |
Definitions | Active verb 1.come or move over towards the speaker |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Emeka gafetara n'ụlọ m ụnyaahụ.
Emeka gafetara n'ụlọ m ụnyaahụ.
Emeka came over to my house yesterday.
Gafeta ebe ahụ.
Gafeta ebe ahụ.
Come over to that place.
Agafetara m ozugbo.
Agafetara m ozugbo.
I came over immediately.
Ọ na-agafeta ebe ahụ ị nọ ugbua.
Ọ na-agafeta ebe ahụ ị nọ ugbua.
He is coming over to where you are now.
Gafeta ka anyị gwurie egwu.
Gafeta ka anyị gwurie egwu.
Come over, lets play.
Ọ baghị uru ịgafeta.
Ọ baghị uru ịgafeta.
There is no need coming over.
Ọ na-agafeta n'ụlọ m ụbọchị niile.
Ọ na-agafeta n'ụlọ m ụbọchị niile.
She comes over to my house everyday.