gö ágö
gọ agọ̄
Word | gọ agọ̄ |
Definitions | Active verb 1.deny |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ị chọrọ ịgọ agọ?
Ị chọrọ ịgọ agọ?
Do you want to deny?
Ọ na-agọ agọ nke ukwuu.
Ọ na-agọ agọ nke ukwuu.
He denies a lot.
gö ágųgö
gọ agụ̀gọ
Word | gọ agụ̀gọ |
Definitions | Active verb 1.deny |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ chọrọ ịgọ agụgọ na ọ bụghị ya mere ihe ahụ.
Ọ chọrọ ịgọ agụgọ na ọ bụghị ya mere ihe ahụ.
He wants to deny that he was the one who did that.
Okeke gọrọ agụgọ banyere ihe o mere.
Okeke gọrọ agụgọ banyere ihe o mere.
Okeke denied what he had done.
A tụrụ anya na ọ ga-agọ agụgọ iji zọọ isi onwe ya.
A tụrụ anya na ọ ga-agọ agụgọ iji zọọ isi onwe ya.
It is expected that he will deny it to save his own head.
Ọ na-agọ agụgọ na o nweghị ihe ọ ma banyere nwata ahụ.
Ọ na-agọ agụgọ na o nweghị ihe ọ ma banyere nwata ahụ.
He is denying that he knows anything about that child.
I rue ebe ahụ, gọọ agụgọ na o nweghị ihe i mere.
I rue ebe ahụ, gọọ agụgọ na o nweghị ihe i mere.
When you get there, deny that you did anything.
Ịgọ agụgọ adịghị mma.
Ịgọ agụgọ adịghị mma.
Denying what you did is not good.
Obika gọọ agụgọ, a tụọ ya nga.
Obika gọọ agụgọ, a tụọ ya nga.
If Obika denies it, he will be jailed.
Ndị ọjọọ na-agọkarị agụgọ.
Ndị ọjọọ na-agọkarị agụgọ.
Evil people usually deny things.