-hìè
-hìè
Word | -hìè |
Definitions | Extensional suffix 1.mis (prefix); wrong or wrongly; bad or badly |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị ga-agbahie ụzọ.
Anyị ga-agbahie ụzọ.
We will miss the way (driving).
Ọ ga-agụhie ya.
Ọ ga-agụhie ya.
He will misread it.
Gụhie egwu ahụ ka m lee ihe ga-eme.
Gụhie egwu ahụ ka m lee ihe ga-eme.
Make a mistake singing that song, let me see what will happen.
Onye na-agụhie akwụkwọ ozi ahụ?
Onye na-agụhie akwụkwọ ozi ahụ?
Who is misreading that newspaper?
Ọ gụhiere akwụkwọ ahụ.
Ọ gụhiere akwụkwọ ahụ.
He misread that book.
Ọ na-ekwuhie ọnụ oge ọbụla.
Ọ na-ekwuhie ọnụ oge ọbụla.
He has a slip of the tongue every time.
Gịnị mere ị ji agụhie ihe a?
Gịnị mere ị ji agụhie ihe a?
Why are you misreading this thing?