Nkọwa okwu logo
Beta

kwújö

kwujọ

Wordkwujọ
Definitions

Active verb

1.speak evil, bad of

Related Terms
Word Stems

Examples

Ikwụjọ mmadụ bụ ihe ọjọọ.

Ikwụjọ mmadụ bụ ihe ọjọọ.

To speak evil of someone is bad.

Onye ga-ekwụjọ gị bụ onye iro gị.

Onye ga-ekwụjọ gị bụ onye iro gị.

The person who will speak evil of you is your enemy.

Nwunye ya kwujọrọ di m.

Nwunye ya kwujọrọ di m.

His wife spoke evil of my husband.

Gịnị mere o ji ekwujọ gị etu a?

Gịnị mere o ji ekwujọ gị etu a?

Why does he speak badly of you like this?

Ọ na-ekwujọ m mgbe niile.

Ọ na-ekwujọ m mgbe niile.

He speaks evil of me every time.

Ị kwujọọ ya, anyị ga-eti gị iwu.

Ị kwujọọ ya, anyị ga-eti gị iwu.

If you speak evil of him, we will fine you.

Ha na-ekwujọ m

Ha na-ekwujọ m

They are speaking bad of me.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.