Nkọwa okwu logo
Beta

-débé

-debe

Word-debe
Definitions

Extensional suffix

豪所

1.close to; by

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ha nọdebere anyị nso n'ameegwureegwu.

Ha nọdebere anyị nso n'ameegwureegwu.

They stayed close to us at the stadium.

Anọdebela m.

Anọdebela m.

Do not sit close to me.

Ọ na-anọdebe nwunye ya oge ọbụla ha gara mmemme.

Ọ na-anọdebe nwunye ya oge ọbụla ha gara mmemme.

He always sits close to his wife any time they go for occasion.

Ụmụnne ya nọdebere ya mgbe di ya nwụrụ.

Ụmụnne ya nọdebere ya mgbe di ya nwụrụ.

Her sibilings were close to her when her husband died.

kpádó

kpado

Wordkpado
Definitions

Active verb

1.pile up; store; board

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Ọ ga-akpadoro anyị ihe dị mma.

Ọ ga-akpadoro anyị ihe dị mma.

He will store up good things for us.

Achọrọ m ịkpadoro onwe m akụ n'ụwa a.

Achọrọ m ịkpadoro onwe m akụ n'ụwa a.

I want to store up money for myself in this world.

Onye ka ị na-akpadoro ihe ndị a?

Onye ka ị na-akpadoro ihe ndị a?

who are you storing up these things for?

Kpado akụ gị n'eluigwe.

Kpado akụ gị n'eluigwe.

Store up your wealth in heaven.

Nna ya jere ịkpado akụ ụmụ ya ga-eri ma he ruo.

Nna ya jere ịkpado akụ ụmụ ya ga-eri ma he ruo.

His father went to store money that his children will spend when they get there.

Kpado ihe ndị bara uru.

Kpado ihe ndị bara uru.

Store up the necessary things.

Onye na-akpado ji ebe a?

Onye na-akpado ji ebe a?

Who is pilling up yams here?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.