Nkọwa okwu logo
Beta

dákwàsï

dakwàsị

Worddakwàsị
Definitions

Active verb

1.fall on; befall

2.fall upon (of thing)

Related Terms
Word Stems

Examples

Ekwela ka ihe ndịa dakwasị ya.

Ekwela ka ihe ndịa dakwasị ya.

Don't allow these things to fall on it.

Achọghị m ka ihe a dakwasị m.

Achọghị m ka ihe a dakwasị m.

I do not want this thing to fall on me.

Ị pụghị ngwa, ụlọ a ga-adakwasị gị.

Ị pụghị ngwa, ụlọ a ga-adakwasị gị.

If you do not leave early, this house will fall on you.

Ihe ọjọọ na-adakwasị ndị na-eme ajọ ihe.

Ihe ọjọọ na-adakwasị ndị na-eme ajọ ihe.

Evil befalls those that do evil.

Okwute a chọrọ ịdakwasị m.

Okwute a chọrọ ịdakwasị m.

This rock wants to fall on me.

dákwàsà

dakwàsà

Worddakwàsà
Definitions

Active verb

1.fall upon

2.befall, especially negative

Related Term
Word Stem

Examples

Ahịhịa dakwasara ya n'isi.

Ahịhịa dakwasara ya n'isi.

A leaf fell upon her head.

Ajọ ihe ga-adakwasa anyị ma anyị edozighị obodo anyị.

Ajọ ihe ga-adakwasa anyị ma anyị edozighị obodo anyị.

Bad things will befall us if we do not fix our country.

Ha atụghị anya ihe nke a dakwasara ha.

Ha atụghị anya ihe nke a dakwasara ha.

They never expected this thing that has befallen them.

Bupụ akpa a n'akụkụ m, ọ ga-adakwasa m n'ahụ.

Bupụ akpa a n'akụkụ m, ọ ga-adakwasa m n'ahụ.

Carry this bag away from my side, it will fall upon me.

Ihe dakwasara ezinụụlọ ahụ karịrị ha.

Ihe dakwasara ezinụụlọ ahụ karịrị ha.

What has befallen that family is greater than them.

Gịnị dakwasara ya.

Gịnị dakwasara ya.

What fell on him?

Osisi a kaara ịdakwasa m ugbu a.

Osisi a kaara ịdakwasa m ugbu a.

This tree would have fallen on me now.

dákpùdó

dakpùdo

Worddakpùdo
Definitions

Active verb

1.fall upon

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ dakpudoro m n'abalị.

Ọ dakpudoro m n'abalị.

He fell upon me at night.

Amoosu dakpudoro m n'abalị.

Amoosu dakpudoro m n'abalị.

A witch fell upon me last night.

Ọ chọrọ ịdakpudo m.

Ọ chọrọ ịdakpudo m.

He wants to fall upon me.

Ọ bụrụ na nwoke afọ ukwu a dakpudo gị, ị nwụọ.

Ọ bụrụ na nwoke afọ ukwu a dakpudo gị, ị nwụọ.

If this pot-bellied man falls on you, you will die.

Ọ bụrụ na ị pụghị ngwa, okwute a ga-adakpudo gị.

Ọ bụrụ na ị pụghị ngwa, okwute a ga-adakpudo gị.

If you do not leave quickly, this rock will fall upon you.

Ọ bụ osisi a chọrọ ịdakpudo gị?

Ọ bụ osisi a chọrọ ịdakpudo gị?

Is it this tree that wants to fall on you?

Oge niile ka osisi na-adakpudo ndị mmadụ n'ụzọ a.

Oge niile ka osisi na-adakpudo ndị mmadụ n'ụzọ a.

The tree falls on people every time on this road.

Ọ ga-adakpudo gị.

Ọ ga-adakpudo gị.

It will fall upon you.

Ọ bụ osisi a chọrọ ịdakpudo gị?

Ọ bụ osisi a chọrọ ịdakpudo gị?

Is it this tree that wanted to fall on you?

Ekwela ka ọ dakpudo gị

Ekwela ka ọ dakpudo gị

Do not allow it to fall upon you.

Amoosu dakpudoro m n'abalị.

Amoosu dakpudoro m n'abalị.

A witch fell upon me last night.

Onye ka ọ dakpudoro?

Onye ka ọ dakpudoro?

Whom did it fall upon?

dàdó

dàdo

Worddàdo
Definitions

Active verb

員災

1.fall upon and stay; hang on as a result of a fall

Related Terms
Word Stems

Examples

Hapụ ya ka ọ dado n'ahụ aja.

Hapụ ya ka ọ dado n'ahụ aja.

Allow it to fall on the wall.

Alaka osisi oroma ahụ dadoro n'elu ụlọ m.

Alaka osisi oroma ahụ dadoro n'elu ụlọ m.

The branches of that orange tree fall on top of my roof.

Ekwela ka ọ dado ya n'ike.

Ekwela ka ọ dado ya n'ike.

Don't allow it to fall upon it with force.

Ọ na-adado ya ma ọ bụrụ na ọ kwụghị ọtọ nke ọma.

Ọ na-adado ya ma ọ bụrụ na ọ kwụghị ọtọ nke ọma.

It falls and stay on it if it is not well erect.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.