Nkọwa okwu logo
Beta

dàkö

dàkọ

Worddàkọ
Definitions

Active verb

1.synchronize, to match; in harmony

Related Term
Word Stem

Examples

Ihe egwu abụọ a na-adakọ.

Ihe egwu abụọ a na-adakọ.

The two musical instruments are in harmony.

Mee ka ihe egwu niile a dakọọ.

Mee ka ihe egwu niile a dakọọ.

Make all these music instruments to be in harmony.

Ọ dị gị ka egwu ha a ga-adakọ?

Ọ dị gị ka egwu ha a ga-adakọ?

Do you think their music will synchronize?

Ọ naghị adakọ.

Ọ naghị adakọ.

It is not synchronizing.

Olu ndị egwu a na-adakọ oge niile.

Olu ndị egwu a na-adakọ oge niile.

The voices of these musicians are in sync all the time.

Olu ha abụọ dakọrọ.

Olu ha abụọ dakọrọ.

Both of their voices matched.

Jiri nwayọọ, ha ga-adakọ.

Jiri nwayọọ, ha ga-adakọ.

Take it easy, they will synchronize.

Ha dakọrọ.

Ha dakọrọ.

They are in harmony.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.