dükö
dụkọ
Word | dụkọ |
Definitions | Active verb 1.sew together |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
I kwesịrị ịdụkọ akwa abụọ a ọnụ.
I kwesịrị ịdụkọ akwa abụọ a ọnụ.
You are supposed to sew these two clothes together.
Ọ ga-aka mma ịdụkọ ha ọnụ.
Ọ ga-aka mma ịdụkọ ha ọnụ.
It will be better to sew them together.
Ị dụkọrọ ha abụọ ọnụ?
Ị dụkọrọ ha abụọ ọnụ?
Did you sew both of them together.
Dụ̣kọ̣ọ̣ akwa ọcha na nke ojii.
Dụ̣kọ̣ọ̣ akwa ọcha na nke ojii.
Sew the white and black clothes together.
Olee oge ị ga-adụkọ ha abụọ.
Olee oge ị ga-adụkọ ha abụọ.
When are you going to sew both of them.
Gịnị mere i ji dụkọọ ha ọnụ?
Gịnị mere i ji dụkọọ ha ọnụ?
Why did you sew them together?
Onye ga-adụkọ ha ọnụ?
Onye ga-adụkọ ha ọnụ?
Who will sew them together?
Achọghi m ịdụkọ ha ọnụ.
Achọghi m ịdụkọ ha ọnụ.
I do not want to sew them together.
Ịdụkọ ha ga-adị mma.
Ịdụkọ ha ga-adị mma.
Sewing them together will be fine.
Onye dụkọrọ akwa abụọ a?
Onye dụkọrọ akwa abụọ a?
Who sew these two clothes together?
Ọ na-adụkọ ha ugbu a.
Ọ na-adụkọ ha ugbu a.
He is sewing them together now.
Ọ ga-adụkọ ha niile.
Ọ ga-adụkọ ha niile.
She will sew all together.
Dụkọọ ha.
Dụkọọ ha.
Sew them together.