Nkọwa okwu logo
Beta

dötï

dọtị

Worddọtị
Definitions

Active verb

1.be extended; extend; stretch

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

A na-adọtị nke a tupu a dọtịa nke ọzọ.

A na-adọtị nke a tupu a dọtịa nke ọzọ.

This is drawn before stretching the other one.

Ọ naghị adị mma ịdọtị okwu.

Ọ naghị adị mma ịdọtị okwu.

Its not always good to extend talks.

Nwa a na-adọtị ihe ahụ mgbe ọbụla.

Nwa a na-adọtị ihe ahụ mgbe ọbụla.

This child stretches that thing every time.

Kedu mgbe ọ dọtịrị ya?

Kedu mgbe ọ dọtịrị ya?

When did he stretch it?

Ọ na-adọtị eriri ahụ mgbe m hụrụ ya.

Ọ na-adọtị eriri ahụ mgbe m hụrụ ya.

He was stretching that rope when I saw him.

Onye ga-adọtị ụdọ nke a?

Onye ga-adọtị ụdọ nke a?

Who is going to stretch this rope?

Dọtịa eriri a.

Dọtịa eriri a.

Stretch this rope

sètį

sètị̀

Wordsètị̀
Definitions

Active verb

据軸

1.stretch; pull or stretch to make long

2.stretch; stretch out; stretch forth

Related Terms
Word Stems

Examples

Biko, setịa aka gị wetara m iko ahụ.

Biko, setịa aka gị wetara m iko ahụ.

Please, stretch your hand and get me that cup.

O setịrị aka ya tupu ọ ghọta oroma ahụ.

O setịrị aka ya tupu ọ ghọta oroma ahụ.

He stretched his hand before plucking the orange.

O setịrị ya ugboro ugboro.

O setịrị ya ugboro ugboro.

He stretched it many times.

Isetịa ụdọ ahụ, ọ ga-erute ebe a.

Isetịa ụdọ ahụ, ọ ga-erute ebe a.

If you stretch that rope, it will reach here.

Amaka setịrị ya.

Amaka setịrị ya.

Amaka stretched it.

Onye ga-esetị ya?

Onye ga-esetị ya?

Who will stretch it?

Udo, setịa ya.

Udo, setịa ya.

Udo, stretch it.

gbátï

gbatị

Wordgbatị
Definitions

Active verb

1.stretch; unroll; extend; expand

Related Terms
Word Stems

Examples

Obidi na-agbatị onwe ya kwa ụtụtụ.

Obidi na-agbatị onwe ya kwa ụtụtụ.

Obidi stretches himself every morning.

Nnenna gbatịrị eriri ahụ.

Nnenna gbatịrị eriri ahụ.

Nnenna stretched the rope.

Nwoke ahụ dara n'ala gbatia.

Nwoke ahụ dara n'ala gbatia.

The man fell down and straightened.

Mba ga-agbatị aka ya.

Mba ga-agbatị aka ya.

Mba will stretch his hands.

Gbatịa ụdọ ahụ.

Gbatịa ụdọ ahụ.

Extend that rope.

Ihe kacha mma bụ ịgbatị ya.

Ihe kacha mma bụ ịgbatị ya.

The best thing is to stretch it.

Udochi gbatịrị ya.

Udochi gbatịrị ya.

Udochi extended it.

Achọrọ m ịgbatị igwe a.

Achọrọ m ịgbatị igwe a.

I want to stretch this rod.

Onye ga-agbatị eriri ọkụ a?

Onye ga-agbatị eriri ọkụ a?

Who is going to extend this wire?

Onye nkụzi na-agbatị ụtarị ya n'ezi.̣

Onye nkụzi na-agbatị ụtarị ya n'ezi.̣

The teacher is stretching his cane outside.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.