Nkọwa okwu logo
Beta

búlá

bula

Wordbula
Definitions

Active verb

穫机

1.carry home

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Achọrọ m ibula ihe ndị a.

Achọrọ m ibula ihe ndị a.

I want to take these things home.

Kedu mgbe ebulara ya ụlọ?

Kedu mgbe ebulara ya ụlọ?

When was it carried home?

E bulara ngwongwo ha niile n'obodo ha.

E bulara ngwongwo ha niile n'obodo ha.

All their properties were carried to their village.

Bịa ka ibulaa m.

Bịa ka ibulaa m.

Come and take me home.

Ọ na-ebula ihe niile ụlọ.

Ọ na-ebula ihe niile ụlọ.

He is carrying everything home.

Ha ga-ebula m ma chi foo.

Ha ga-ebula m ma chi foo.

They will drive me home at dawn.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.