búgá
buga
Word | buga |
Definitions | Active verb 穫火 1.carry to |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ị hụrụ mgbe ọ na-ebugara nna ya nri?
Ị hụrụ mgbe ọ na-ebugara nna ya nri?
Did you see when he was carrying food to his father?
Bugaa ha ahịa.
Bugaa ha ahịa.
Carry them to the market.
Ọ ga-ebuga ji ndị ahụ na moto.
Ọ ga-ebuga ji ndị ahụ na moto.
He will carry those yams to the car.
A chọrọ m ibuga ụmụ m Ọnịcha.
A chọrọ m ibuga ụmụ m Ọnịcha.
I want to drive my children to Onitsha.