-fè
-fè
| Word | -fè |
| Definitions | Extensional suffix 轄 1.over; across; pass |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Afọma gafere ụlọ anyị.
Afọma gafere ụlọ anyị.
Afoma passed our house.
Enyefekwala nnwa ahụ nri oke.
Enyefekwala nnwa ahụ nri oke.
Do not over feed the child.
Ọ ga-amafe mgbidi ahụ.
Ọ ga-amafe mgbidi ahụ.
It will jump the fence.
Aga m abịafeta be gị.
Aga m abịafeta be gị.
I will come over to your place.
Achọrọ m ịmafe.
Achọrọ m ịmafe.
I want to jump over.
Ịmụfe ụmụ Ị ga-azụ bụ ihe siri ike.
Ịmụfe ụmụ Ị ga-azụ bụ ihe siri ike.
To born children pass one's limit is difficult.
Wụfete n'akụkụ a.
Wụfete n'akụkụ a.
Jump to this side.
Ọ mafere mgbụgba a.
Ọ mafere mgbụgba a.
He jumped this fence.
Ị n̄ụfe mmanya oke adịghị mma.
Ị n̄ụfe mmanya oke adịghị mma.
Drinking much wine is not good.
Ọ pụrụ ihife ụra ma ị maghị.
Ọ pụrụ ihife ụra ma ị maghị.
He could oversleep if you don't know.