Nkọwa okwu logo
Beta

bèkányé

bèkanye

Wordbèkanye
Definitions

Active verb

裾​柵​角​

1.cut part and give

Related Terms
Word Stems

Examples

O bekanyere m anụ.

O bekanyere m anụ.

He cut and gave me part of the meat.

Biko, bekanye m ji.

Biko, bekanye m ji.

Please, cut and give me yam.

Nne m ga-ebekanye m akwa ya.

Nne m ga-ebekanye m akwa ya.

My mother will cut part of her wrapper and give me.

Ọ chọrọ ibekanye m okpoto.

Ọ chọrọ ibekanye m okpoto.

He wants to cut and give me part of sugarcane.

Ha ga-ebekanye onye ọbụla.

Ha ga-ebekanye onye ọbụla.

They will cut and give to everybody.

Nnenna achọghị ibekanye m.

Nnenna achọghị ibekanye m.

Nnenna does not want to cut and give me a portion.

Aga m ebekanye gị obere.

Aga m ebekanye gị obere.

I will cut and give you a small piece.

Ha bekanyere anyị akwa.

Ha bekanyere anyị akwa.

They cut and gave us a piece of cloth.

wànyé

wànye

Wordwànye
Definitions

Active verb

1.to cut and give; cut into

Related Term
Word Stem

Examples

Wanye ya na nnukwu ite.

Wanye ya na nnukwu ite.

Cut it into the big pot.

Ọ wanyere ji ahụ n'ite.

Ọ wanyere ji ahụ n'ite.

He cut the yam into the pot.

Onye a wanyere ji ga-ekpekwasị ya ekpere.

Onye a wanyere ji ga-ekpekwasị ya ekpere.

The person that got a piece of yam would lead the prayer.

O ruola mgbe a ga-awanye ya ala.

O ruola mgbe a ga-awanye ya ala.

It is now time to allot him a portion of land

Ha achọghị ịwanye m ji.

Ha achọghị ịwanye m ji.

They do not want to give me some yam.

Olee nke a wanyere gị?

Olee nke a wanyere gị?

Where is the one you were given?

Wanye m akpụ.

Wanye m akpụ.

Cut some cassava fufu for me.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.