Nkọwa okwu logo
Beta

tú áhà

tu ahà

Wordtu ahà
Definitions

Active verb

赤名

1.extol; salute by title, nickname; hail

Related Terms
Word Stems

Examples

Ha na-etu ya aha mgbe ọbụla ọ pụtara.

Ha na-etu ya aha mgbe ọbụla ọ pụtara.

They get hailed every time they comes out.

Emeka turu ya aha mgbe o nyere ya ego.

Emeka turu ya aha mgbe o nyere ya ego.

Emeka hailed him when he gave him some money.

Onye ka a na-etu aha ahụ?

Onye ka a na-etu aha ahụ?

Who is that that they are hailing?

Ụmụaka ahụ na-etu ya aha mgbe anyị hụrụ ha.

Ụmụaka ahụ na-etu ya aha mgbe anyị hụrụ ha.

Those children were hailing him when we saw them.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.