Nkọwa okwu logo
Beta

òríàkų

òriàkụ̀

Wordòriàkụ̀
Definitions

Noun

寍概圧

1.a formal title used to address a married woman; missus; Mrs

Related Terms
Word Stems

Examples

Oriakụ Obi bụ nne m ukwu.

Oriakụ Obi bụ nne m ukwu.

Mrs Obi is my boss.

Ọtụtụ ụmụnwaanyị hapụrụ oriakụ zawa odoziakụ.

Ọtụtụ ụmụnwaanyị hapụrụ oriakụ zawa odoziakụ.

Many women now bear Madam instead of Mrs.

Maazị Ibe na oriakụ Udoma bịara ebe a.

Maazị Ibe na oriakụ Udoma bịara ebe a.

Mr Ibe and Mrs Udoma came here.

Oriakụ Anichebe bụ onyenkuzi m.

Oriakụ Anichebe bụ onyenkuzi m.

Mrs Anichebe is my teacher.

Onye wetara onyinye ahụ bụ Oriakụ Udeze.

Onye wetara onyinye ahụ bụ Oriakụ Udeze.

The person that brought the gift was Mrs Udeze.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.