Nkọwa okwu logo
Beta

àmàmíhé

àmàmihe

Wordàmàmihe
Definitions

Noun

寁丸肢欠

1.knowledge; intelligence

Related Terms
Word Stems

Examples

O nwere amamihe.

O nwere amamihe.

He is intelligent.

Ọ na-emepụta amamihe ya n' ọrụ.

Ọ na-emepụta amamihe ya n' ọrụ.

He shows his knowledge in practical ways.

Ọ bụghị onye ọbụla gbara isiawọ nwere amamihe.

Ọ bụghị onye ọbụla gbara isiawọ nwere amamihe.

Not every grey-haired person has knowledge.

O nwere amamihe.

O nwere amamihe.

He is intelligent.

Ọ mara mma, nwee amamihe na ezigbo agwa.

Ọ mara mma, nwee amamihe na ezigbo agwa.

She is fine, intelligent and good maners.

O nwere amamihe gbasara ihe mere mgbe ochie.

O nwere amamihe gbasara ihe mere mgbe ochie.

He has a knowledge of what happened in ancient time.

Ọ bụ n'aka nna ya ka o siri bute amamihe ya.

Ọ bụ n'aka nna ya ka o siri bute amamihe ya.

He got his intelligence from his father.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.