tǫ ǹtöàlà
tọ̀ ǹtọàlà
Word | tọ̀ ǹtọàlà |
Definitions | Active verb 夕寏夕加 1.lay foundation; establish underlying basis or principle |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị tọrọ ntọala otu anyị taa.
Anyị tọrọ ntọala otu anyị taa.
We established underlying principles of our organization today.
E ji Chineke atọ ntọala ihe niile.
E ji Chineke atọ ntọala ihe niile.
God is used to establish all foundations.
Anyị ga-atọ ntọala ya echi.
Anyị ga-atọ ntọala ya echi.
We will establish the foundation tomorrow.
Nna m ga-atọ ntọala ụlọ ahụ.
Nna m ga-atọ ntọala ụlọ ahụ.
My father will establish the foundation of the house.