Nkọwa okwu logo
Beta

übǫchį

ụbọ̀chị̀

Wordụbọ̀chị̀
Definitions

Noun

1.day

Related Terms
Word Stems

Examples

Aga m azụtara gị ihe ụbọchị m ga-abịa n'ụlọ gị.

Aga m azụtara gị ihe ụbọchị m ga-abịa n'ụlọ gị.

I will buy something for you the day I will come to your house.

Ị bịaghị ụbọchị ị sị na ị ga-abịa.

Ị bịaghị ụbọchị ị sị na ị ga-abịa.

You didn't come the day you said you would come.

O nweghị onye nọ n'ụlọ ụbọchị ha bịara.

O nweghị onye nọ n'ụlọ ụbọchị ha bịara.

Nobody was at home the day they came.

Anyị ga-anọ ụbọchị atọ n'Ọgwụ.

Anyị ga-anọ ụbọchị atọ n'Ọgwụ.

We will spend three days in Awgu.

Echi bụ ụbọchị ule anyị.

Echi bụ ụbọchị ule anyị.

Tomorrow is our exam day.

Emeka na-eje ọrụ ụbọchị abụọ n'otu ọnwa.

Emeka na-eje ọrụ ụbọchị abụọ n'otu ọnwa.

Emeka goes to work two days in a month.

Aga m efe Chineke ụbọchị niile nke ndụ m.

Aga m efe Chineke ụbọchị niile nke ndụ m.

I will worship God all the days of my life.

Ụbọchị taa dị mma.

Ụbọchị taa dị mma.

Today is good.

Ka Chineke gọzie ụbọchị taa.

Ka Chineke gọzie ụbọchị taa.

May God bless this day.

Olee ụbọchị ọ bụ?

Olee ụbọchị ọ bụ?

Which day is it?

Taa bụ ụbọchị a kara aka.

Taa bụ ụbọchị a kara aka.

Today is the D-day.

Ọ nwụrụ n'ụbọchị nke atọ.

Ọ nwụrụ n'ụbọchị nke atọ.

He died on the third day.

A mụrụ Gịnịka ụbọchị Eke.

A mụrụ Gịnịka ụbọchị Eke.

Gịnịka was born on Eke day.

Olee ụbọchị unu ga-agba akwụkwọ?

Olee ụbọchị unu ga-agba akwụkwọ?

Which day will you wed?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.