Nkọwa okwu logo
Beta

gbásá

gbasa

Wordgbasa
Definitions

Active verb

互㡣

1.splash on; pour on

Related Terms
Word Stems

Examples

Apịtị ahụ gbasara m.

Apịtị ahụ gbasara m.

That mud splashed on me.

Ọ chọrọ ịgbasa m mmiri.

Ọ chọrọ ịgbasa m mmiri.

She wants to pour water on me.

Ọ na-ama ụma agbasa m mmiri ọ chọrọ ịwụfu.

Ọ na-ama ụma agbasa m mmiri ọ chọrọ ịwụfu.

She purposely splashes me water that she wants to pour away.

Kedụ onye gbasara gị mmiri?

Kedụ onye gbasara gị mmiri?

Who splashed water on you?

O gosiri na i nweghị nsọpụrụ mgbe ị gbasara agadi nwaanyị ahụ mmiri.

O gosiri na i nweghị nsọpụrụ mgbe ị gbasara agadi nwaanyị ahụ mmiri.

It showed that you don't have respect when you splashed water on the elderly woman.

Onye gbasara gị mmiri?

Onye gbasara gị mmiri?

Who poured water on you?

Gbasa ya mmiri.

Gbasa ya mmiri.

Pour water on it.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.