nyà ísí
nyà isi
Word | nyà isi |
Definitions | Active verb 㯤簡 1.(figurative) pride; be proud of |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha ji ụmụ ha na-anya isi.
Ha ji ụmụ ha na-anya isi.
They are proud of their children.
Ndụka abụghị onye na-anya isi
Ndụka abụghị onye na-anya isi
Nduka is not a proud person
Anyị ga-anya isi maka na anyị mezuru nkwa anyị.
Anyị ga-anya isi maka na anyị mezuru nkwa anyị.
We will be proud because we fulfilled our promise.
Anyị ga-anya isi maka na anyị mezuru nkwa anyị.
Anyị ga-anya isi maka na anyị mezuru nkwa anyị.
We will be proud because we have fulfilled our promise.
O ji akwụkwọ ọ gụrụ anya isi.
O ji akwụkwọ ọ gụrụ anya isi.
He is proud because of his education.
Ndụka abụghị onye na-anya isi.
Ndụka abụghị onye na-anya isi.
Nduka is not a proud person
Ọdịghị mma ịnya isi oge ọbụla.
Ọdịghị mma ịnya isi oge ọbụla.
It is not good to be proud all the time.
Ha ji ụmụ ha na-anya isi.
Ha ji ụmụ ha na-anya isi.
They are proud because of their children.
Ọbụghị ajọ ihe ịnya isi oge ụfọdụ.
Ọbụghị ajọ ihe ịnya isi oge ụfọdụ.
It is not a bad thing to be proud some times.