Nkọwa okwu logo
Beta

ümųökpü

ụmụ̀ọkpụ̄

Wordụmụ̀ọkpụ̄
Definitions

Noun

1.married daughters from a particular place

Variationsụmụ̀ ọkpụ̄
Related Terms
Word Stems

Examples

Iwe na-ewe ụmụọkpụ obodo anyị

Iwe na-ewe ụmụọkpụ obodo anyị

The married daughters of our community are angry

Ụmụ̀ọkpụ̄ na-enye nsogbu.

Ụmụ̀ọkpụ̄ na-enye nsogbu.

Married daughters are troublesome.

Nwunye m abanyela otu ụmụọkpụ.

Nwunye m abanyela otu ụmụọkpụ.

My wife has joined the married daughters group.

Ndị ụmụọkpụ doziri okwu na-esere anyị.

Ndị ụmụọkpụ doziri okwu na-esere anyị.

The married daughters settled the quarrel between us.

Ụmụọkpụ bụ otu siri ike n'ala Igbo.

Ụmụọkpụ bụ otu siri ike n'ala Igbo.

Married daughters group is a powerful group in Igbo land.

E nyere ụmụ̀ọkpụ̄ otu ehi.

E nyere ụmụ̀ọkpụ̄ otu ehi.

Married daughters were given one cow.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.