ülǫögwų
ụlọ̀ọgwụ̀
Word | ụlọ̀ọgwụ̀ |
Definitions | Noun 家巻 1.hospital |
Variations | ụlọ̀ọgwụ̀ |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ na-arụ ọrụ n'ụlọọgwụ.
Ọ na-arụ ọrụ n'ụlọọgwụ.
She works in a hospital.
Ọ naghị amasị m ije ụlọọgwụ.
Ọ naghị amasị m ije ụlọọgwụ.
I do not like going to the hospital.
Ụlọọgwụ dị n'obodo anyị buru ibu.
Ụlọọgwụ dị n'obodo anyị buru ibu.
The hospital in our town is big.
Ulọọgwụ ahụ buru ibu.
Ulọọgwụ ahụ buru ibu.
That hospital is big.
Emeka rụrụ ụlọọgwụ n'obodo ha.
Emeka rụrụ ụlọọgwụ n'obodo ha.
Emeka built a hospital in their village.
Kpọrọ nwa a gaa ụlọọgwụ.
Kpọrọ nwa a gaa ụlọọgwụ.
Take this child to the hospital.
ülöàhüíkē
ụlọ̄àhụikē
Word | ụlọ̄àhụikē |
Definitions | Noun 1.facility that provides medical and sanitary services to a specific group in a particular location ; health center |
Variations | ụlọ̀ àhụikē |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Gọọmentị arụọla ọtụtụ ụlọahụike
Gọọmentị arụọla ọtụtụ ụlọahụike
The government has built so many health centers
Nne m gara ụlọahụike
Nne m gara ụlọahụike
My mother went to health centre
Ha anaghị ere mkpụrụọgwụ n' ụlọahụike ahụ.
Ha anaghị ere mkpụrụọgwụ n' ụlọahụike ahụ.
They don't seel medicine at that health centre.
O nwetara ọrụ n'ụlọahụike.
O nwetara ọrụ n'ụlọahụike.
He got a job in a health centre.
Chike chọrọ ịrụ ụlọahụike n'obodo anyị.
Chike chọrọ ịrụ ụlọahụike n'obodo anyị.
Chike want to bild a healthcentre in our village.