Nkọwa okwu logo
Beta

ükwà

ụkwà

Wordụkwà
Definitions

Noun

1.African breadfruit

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọ na-ere ụkwa.

Ọ na-ere ụkwa.

She sells breadfruit.

Kedu ebe ezoro ụkwa ahụ?

Kedu ebe ezoro ụkwa ahụ?

Where is that breadfruit hidden?

Nne m siri ụkwa taa.

Nne m siri ụkwa taa.

My mother cooked breadfruit today.

Gosi m osisi ụkwa.

Gosi m osisi ụkwa.

Show me breadfruit tree.

Anyị tara ụkwa na akụ.

Anyị tara ụkwa na akụ.

We ate breadfruit and palm kernel.

Anyị riri iko ụkwa atọ.

Anyị riri iko ụkwa atọ.

We ate three cups of breadfruit

Siere m ụkwa ahụ.

Siere m ụkwa ahụ.

Cook the breadfruit for me.

Ọ na-amasị Ada iri ụkwa.

Ọ na-amasị Ada iri ụkwa.

Ada likes eating breadfruit.

Gosi m osisi ụkwa.

Gosi m osisi ụkwa.

Show me breadfruit tree.

Ọ na-ere ụkwa.

Ọ na-ere ụkwa.

She sells breadfruit.

Chika zụtara iko ụkwa atọ.

Chika zụtara iko ụkwa atọ.

Chika bought three cups of breadfruit.

Ụkwa m rechara ere.

Ụkwa m rechara ere.

All my breadfruit got decayed.

Ụkwa dị ọnụ ugbu a.

Ụkwa dị ọnụ ugbu a.

Breadfruit is costly now.

Anyị tara akị na ụkwa.

Anyị tara akị na ụkwa.

We ate palmkernel and breadfruit.

Aṅụrụ m mmiri ụkwa.

Aṅụrụ m mmiri ụkwa.

I drank breadfruit water.

Ha gbuturu ụkwa anyị.

Ha gbuturu ụkwa anyị.

They cut down our breadfruit tree.

Ụkwa dị ụkọ n'ahịa.

Ụkwa dị ụkọ n'ahịa.

Breadfruit is scarce in the market.

Ụkwa ahụ atọka.

Ụkwa ahụ atọka.

The breadfruit is very tasty.

Nne m siri ụkwa taa.

Nne m siri ụkwa taa.

My mother cooked breadfruit today.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.