ügböàmàrà
ụgbọàmàrà
Word | ụgbọàmàrà |
Definitions | Noun 1.small canoe made from wood |
Variations | ụgbọ àmàrà |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ụgbọamara m na-ehi mmiri.
Ụgbọamara m na-ehi mmiri.
My canoe is leaking.
Ama m akpa ụgbọamara.
Ama m akpa ụgbọamara.
I know how to paddle a canoe.
Ụgbọamara ha kpuru n'ụtụtụ.
Ụgbọamara ha kpuru n'ụtụtụ.
Their canoe capsized in the morning.
A hụrụ m ụmụnwaanyị na-akwọ ụgbọ amara.
A hụrụ m ụmụnwaanyị na-akwọ ụgbọ amara.
I saw women that are paddling canoe.
Anyị jị ụgbọamara gafee Anam.
Anyị jị ụgbọamara gafee Anam.
We ferried across to Anam with a canoe.
ügbáàmàrà
ụgbaàmàrà
Word | ụgbaàmàrà |
Definitions | Noun 欺刻 1.canoe |
Variations | Ụgbọ àmàrà |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Anyị ga-akwọ ụgbaamara n'ọdọmmiri Ugwuta.
Anyị ga-akwọ ụgbaamara n'ọdọmmiri Ugwuta.
We will canoe at Oguta lake.
Ụgbọamara nna m na-ebute ọtụtụ mmadụ.
Ụgbọamara nna m na-ebute ọtụtụ mmadụ.
My father's canoe carries many people.
E ji osisi rụọ ụgbọamara ahụ.
E ji osisi rụọ ụgbọamara ahụ.
That canoe was constructed with wood.
Ụmụnwaanyị na-akwọ ụgbọamara n'obodo Anam.
Ụmụnwaanyị na-akwọ ụgbọamara n'obodo Anam.
Women paddles canoe in Anam community.
Ụgbọamara m na-ehi mmiri.
Ụgbọamara m na-ehi mmiri.
My canoe is leaking.
Ụgbọ ahụ kpuru bụ ụgbọamara.
Ụgbọ ahụ kpuru bụ ụgbọamara.
The boat that capsized was a canoe.