Nkọwa okwu logo
Beta

ųbürų

ụ̀bụrụ̀

Wordụ̀bụrụ̀
Definitions

Noun

1.brain

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Enyi nwere ụbụrụ bukacha ibu n'ime anụmanụ bi n'ala.

Enyi nwere ụbụrụ bukacha ibu n'ime anụmanụ bi n'ala.

Elephants have the biggest brains of all animals that live on land.

Ụbụrụ agbakaala ya.

Ụbụrụ agbakaala ya.

His brain has ruptured.

Kuziere ụmụaka ka e si eji ụbụrụ eme ihe.

Kuziere ụmụaka ka e si eji ụbụrụ eme ihe.

Teach children how to use their brains.

Ụbụrụ ya dị nkọ.

Ụbụrụ ya dị nkọ.

His brain his sharp.

Ụbụrụ ya anabataghị agụmakwụkwọ.

Ụbụrụ ya anabataghị agụmakwụkwọ.

Her brain does not accept education.

Ọ naghị eji ụbụrụ ya eche ihe ọma.

Ọ naghị eji ụbụrụ ya eche ihe ọma.

He does not use his brain to think good things.

Nwoke ahụ enweghị ụbụrụ.

Nwoke ahụ enweghị ụbụrụ.

The man has no brain.

O nwere ihe niile n'ụbụrụ ya.

O nwere ihe niile n'ụbụrụ ya.

He has everything in his brain.

Ụbụrụ nwaanyị ahụ dị ka nke kọmpụta.

Ụbụrụ nwaanyị ahụ dị ka nke kọmpụta.

The woman's brain is like a computer.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.