özö
ọzọ̄
Word | ọzọ̄ |
Definitions | Noun 敬 1.large ape, especially chimpanzee, gorilla |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ndị sayensị kenyere ọzọ na mmadụ n'otu otu anụmaanụ.
Ndị sayensị kenyere ọzọ na mmadụ n'otu otu anụmaanụ.
Scientists categorized apes and humans in the same group of animals.
özö
ọzọ̄
Word | ọzọ̄ |
Definitions | Noun 撃窟 1.a noble chieftaincy, in Igbo land, conferred on an indigene |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
E chiri m ọzọ be nna m.
E chiri m ọzọ be nna m.
I was confered the ozo title at my father's place.
ǫzö
ọ̀zọ
Word | ọ̀zọ |
Definitions | Quantifier 景 1.again; other; another 2.else |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Achọghị m nke ọzọ ahụ.
Achọghị m nke ọzọ ahụ.
I don't want that other one.
Ihe a mere taata, emekwala ọzọ.
Ihe a mere taata, emekwala ọzọ.
What happened today, should not happen again.
Ibekwe lụrụ nwanyị ọzọ.
Ibekwe lụrụ nwanyị ọzọ.
Ibekwe married another wife.
Nye m akpa nke ọzọ.
Nye m akpa nke ọzọ.
Give me the other bag.
Biko, bịa mgbe ọzọ.
Biko, bịa mgbe ọzọ.
Please come another time.
Emeka riri nri ọzọ.
Emeka riri nri ọzọ.
Emeka ate another food.
Onye ọzọ ka ha wezìrì n'ọrụ.
Onye ọzọ ka ha wezìrì n'ọrụ.
Another person was employed for the job.
Ọ zutaara m akwụkwọ ọzọ.
Ọ zutaara m akwụkwọ ọzọ.
He bought another book for me.
özǫdïḿgbá
ọzọ̀dịm̄gbā
Word | ọzọ̀dịm̄gbā |
Definitions | Noun 敬忌苦 1.gorilla |
Variations | ọzọ̀dịm̄gbā |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọzọdimgba so n'ime anụmaanụ m na-ejibe anya m hụ.
Ọzọdimgba so n'ime anụmaanụ m na-ejibe anya m hụ.
The gorilla is among the animals that I have not seen live.
Anaghị emeri ọzọdịmgba na mgba.
Anaghị emeri ọzọdịmgba na mgba.
Gorilla is never won in a wrestling match.
Ọzọdimgba na-ama ụra.
Ọzọdimgba na-ama ụra.
Gorilla slaps.
Ọzọdimgba so n'ime anụmaanụ mụ ejibe anya m hụ.
Ọzọdimgba so n'ime anụmaanụ mụ ejibe anya m hụ.
The gorilla is among the animals that I see around.
Ọzọdimgba na-akwọ nwa n'azụ.
Ọzọdimgba na-akwọ nwa n'azụ.
Gorilla carries her baby at the back.
chí özö
chi ọzọ̄
Word | chi ọzọ̄ |
Definitions | Active verb 1.take a title; take ọzọ title (literally take honour); 2.receive ọzọ title; chieftaincy title |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
O chiri ọzọ na nwata.
O chiri ọzọ na nwata.
He took a chieftaincy title at a tender age.
Achọrọ m ichi ọzọ.
Achọrọ m ichi ọzọ.
I want to take a chieftaincy title.
Mz. Ndụka chìrì ọzọ.
Mz. Ndụka chìrì ọzọ.
Mr. Nduka took a chieftaincy title.
Kaba ahụ chie ọzọ.
Kaba ahụ chie ọzọ.
Endeavor to take a chieftaincy title.
Ebuka na-echi ọzọ n'ama.
Ebuka na-echi ọzọ n'ama.
Ebuka is taking chieftaincy title in the field.
Emeka ga-echi ọzọ n'afọ ọzọ.
Emeka ga-echi ọzọ n'afọ ọzọ.
Emeka will take a chieftaincy title next year.
Achọghị m ichi ọzọ.
Achọghị m ichi ọzọ.
I do not want to take a chieftaincy title.
Onye na-echi ọzọ?
Onye na-echi ọzọ?
Who is taking a title?
ìchíè
ìchiè
Word | ìchiè |
Definitions | Noun 寅長 1.the noble ranks of the 'ǹzè' and 'ọzọ̄' in the Igbo traditional system 2.a person conferred the noble 'ǹzè' and 'ọzọ̄' ranks of the Igbo traditional system; a lord |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nna enyi m nwoke bụ ichie n'obodo ha.
Nna enyi m nwoke bụ ichie n'obodo ha.
My friend's dad is a member of the king's cabinet at their hometown.
Ọ bụ ebumnobi ya ibu ichie.
Ọ bụ ebumnobi ya ibu ichie.
It is his desire to be a chief.
Ndị ichie ahụ na-agba izu megide Igwe.
Ndị ichie ahụ na-agba izu megide Igwe.
Those king's cabinet are conspiring against the king.
O kpu okpu ndị ichie.
O kpu okpu ndị ichie.
He is wearing titled men's cap.