ǫtà
ọ̀tà
Word | ọ̀tà |
Definitions | Noun 季 1.a shield |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Kraist bụ ọta m.
Kraist bụ ọta m.
Christ is my shield.
Onye soja a ejighị ọta ya.
Onye soja a ejighị ọta ya.
This souldier is not with his shield.
Ọta a abụghị nke m.
Ọta a abụghị nke m.
This shield is not mine.
Olee ebe ọta gị dị?
Olee ebe ọta gị dị?
Where is your shield.