Nkọwa okwu logo
Beta

ökpöö

ọkpọọ̄

Wordọkpọọ̄
Definitions

Adjective

1.hard and dry in texture

Related Terms
Word Stems

Examples

Ihe anyị chọrọ bụ abacha ọkpọọ.

Ihe anyị chọrọ bụ abacha ọkpọọ.

What we need is dry tapioca.

O nyere anyị ọka ọkpọọ.

O nyere anyị ọka ọkpọọ.

He gave us dry maize.

Achọghị m nke ọkpọọ.

Achọghị m nke ọkpọọ.

I don't want the dry one.

A zụtara m ose ọkpọọ.

A zụtara m ose ọkpọọ.

I bought dry pepper.

ókpó

okpō

Wordokpō
Definitions

Noun

1.senseless person; foolish person; stupid person, a maroon

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Emeka bụ okpo.

Emeka bụ okpo.

Emeka is a stupid person.

Ọ na-eme ka okpo.

Ọ na-eme ka okpo.

She behaves like a maroon.

Nna ya bụ okpo.

Nna ya bụ okpo.

His father is foolish.

Biko, enyi m, Chika, abụghị okpo.

Biko, enyi m, Chika, abụghị okpo.

Please, my friend, Chika, is not senseless.

Chike kpọrọ ya okpo.

Chike kpọrọ ya okpo.

Chike called him a foolish person.

Onye ka ị kpọrọ okpo?

Onye ka ị kpọrọ okpo?

Whom did you call a stupid man?

Onye bụ okpo?

Onye bụ okpo?

Who is a stupid person?

Akpọkwala m okpo oge ọzọ!

Akpọkwala m okpo oge ọzọ!

Don't call me a senseless person next time!

Okpo nke ya enweghị atụ.

Okpo nke ya enweghị atụ.

His stupidity knows no bounds.

Ọ na-amasị Obi ịkpọ mmadụ okpo.

Ọ na-amasị Obi ịkpọ mmadụ okpo.

Obi likes calling people senseless.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.